WhatsApp Contact Only:  

Examloaded LivescoresFootball LiveScores

2024 WAEC IGBO LANGUAGE ANSWERS

4 minutes read.

 

 

IGBO ANSWERS

*IGBO OBJ*
01-10: CCDBAABBBC
11-20:DCCDBDBAAA
21-30:ABDCAADDDC
31-40:BCCDBACBAD
41-50:BBCBCDAABC
51-60:BACCACAAAC

 

1a)
Izunna: Mmaduka enyim! Anyi aga ekwugodi okwu obere oge

Mmaduka: Izuu nwannem, ọfuma! ka anyi kpaa. Kedu ihe di gi n’obi

Izunna: E nwere kepukepu m na-anụ gbasara gi.

Mmaduka: Hahaha, kedu ihe i nụrụ maka m?

Izunna: A nụrụm na i na-añuzi anwụrụ ike.

Mmaduka: Kedu ebe inukwara asiri nke a? Nke a bụ asiri, ọ bughi eziokwu.

Izunna: Ya burukwa asiri. Mana achọputaram na agwa gi gbanweziri na nke ikpeazu a. Ujọ na-atụm maka na-amaram ọghọm di na anwụrụ ike.

Mmaduka: Izunna nwannem, m ga-eletawu onwe m anya ọfuma. Echena oke uche maka m. A maram ebe ihe osise m jedebere.

Izunna: Enweghi kwa njede na-abia na ebe anwụrụ ike nọ. O nwere ike ighasa gi aru, ma ghasakwaa gi ụbụlụ. O nwekwara ike ibutere gi ọgba-aghara n’etiti gi na ndi be ụnụ.

Mmaduka: Echegbuna onwe gi, Izuu. Ihe m ji wee na-añuchalu obere bu ka m wee wepụ echiche.

Izunna: Mmadu, aghọtaram na ụwa nke anyi nọ n’ime ya siri ike mana obughi anwụrụ ike ka e ji eso ije uwa. Kama, anwụrụ ike ka enyere gi aka, otisaara gi ihe. Tinyezie gi nsogbu kariri nke inobụ na ya. O nwere ike ime ka igaa nga, maobu gbaa gi ara.

Mmaduka: Echebeyikwam ya otu a isi wee kwuo

Izunna: Nwanne, lee anya, obim di ebe inọ oge ọbụla. Aghaghim achọ ka ihe ọjọọ dakwasa gi.

Mmaduka: O bụ eziokwu ka ikwụrụ. Dalu na ihe nkea igwagasirim n’ehihie a. Chukwu gozie gi nwannem.

Izunna: Chukwu gozikwaa gi ezi oyim. oge ọbụla odi ka i ga-aba n;echiche, kpoturum ka mụna gi nọrọ, ka anyi tụkọọ aro ọnu, na anyụkọọ mamiri ọnụ ọ gbọọ ụfụfụ.

=====================

(2ai)
A na-etinye akara udaolu n’elu udaume ma myiriudaume.

(2aii)
Nkejiokwu

(2aiii)
(i) Ọ na-ebute mgbagwoju anya
(ii) Ọ na-eme ka okwu nwee nghọta ọzọ abụghi ihe a na-ekwu maka ya
(iii) Ọ nwekwara ike ibute ọgba-aghara n’etiti mmadụ na ibe ya.

(2b)
(i) ube (mkpụrụ osisi) – ùbé
(ii) oke (anụ ụlọ) – òké
(iii) oke (ihe nweta) – òkè
(iv) Obi (aha) – Òbí
(v) obi (akụkụ ahụ) – óbì
(vi) Ada (aha) – Àdá
(vii) ada (ida n’ala) – ádá

===================================================

NO.3

 

(5a)
Nnochiaha bu mkpuruokwu na-anochite anya aha n’ahiriokwu maobu ebe obula o no. O bukwa
umu irighiri mkpuruokwu e ji edochi anya aha ihe n’ahiriokwu ka a ghara ide ya ugboro ugboro.

(5bi)
[TABULATE]

NNOCHIONYE:
(i) Nochionwe na-anochite anya onye(mmadu)
(ii) O na-anochite anya ihe a kporo aha ya
(iii) Omumatu bu ndi a: m, mụ anyi, gi, ụnụ, ọ, o, ya na ha

NNOCHIMPESIN:
(i) O na-anaghi aru aka kpomkwem onye mere ihe
(ii) O na-anaghi aru aka kpomkwem onye a na-ekwu maka ya
(iii) Omumatụ bụ ndi a: A kụrụ aka, A sara efere, E riri nri ahụ.

(5bii)
NNOCHIONYE:
(i) Emeka bu di ya.
(ii) O na-esi nri.
(iii) Nnewi bu obodo m.

NNOCHIMPESIN:
(i) A kụrụ aka
(ii) A sara efere
(iii) E riri nri ahụ

 

(8)
(i) Nne na nna ga ekuziri umu ha otu esi aza ụlo
(ii) Ha ga-ekuziri ha otu esi asu asusu Igbo
(iii) Ha ga-ekuziri umu ha otu esi ekene aha
(iv) Ha ga-azukwa ha n’uzo eziokwu
(v) Ha ga-apiakwa ha ihe oge ha mere ihee ọjọọ
(vi) Ha ga-ekuzikwara ihe gbasara mmekọ nwoke na nwanyi na ha tolite
(vii) Ha ga-ekuzikwara ha ọghọm di na ibi ajọ ndu
(viii) Ha ha ekuzikwara ha otu esi ekpe ekpere
(ix) Ha ga-akuzikwara umu ha otu esi asopuru ndi tọrọ ha ato
(x) Ha ga-ekuzikwara maka ihu mmadu ibe ha n’anya.

 

(11)
(i) Nne nke nawanyi na-abia be nwa ya nwanyi oge omụrụ nwa ohụụ
(ii) Nwanyi biara ọmugwọ na-ano ọnwa atọ na ezinaụlọ nwa ya nwanyi
(iii) Ọ na-asa nwa ahu
(iv) Ọ na esikwara nwanyi mụrụ nwa ohuu nri
(v) Ọ na-enye aka dozie ulo ebe ọ biara omụgwo
(vii) Nwanyi biara omugwo na-ekuzikwara nwa ya nwanyi o no na nke ya otu esi eleta nwa
(viii) Nke nwoke nwe nwa na-egonye nne nwunye ya otụtụ ihe na ọmụgwọ bia na njedebe
(ix) Nwoke anaghi aga ọmugwọ
(x) Sọọsọ n’ala Igbo ka a na-eme mmemme ọmụgwọ